NRI NDI NSO N'ERI by Gideon Nnadi — Lyrics

Gideon Nnadi Igbo Communion Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Bịa nụ nara Dinwenu n'oriri nsọ Bịa nụ rie Dinwenu Onye zur'oke n'ụdị a Na Yukaristia dị asọ Ọ b'oriri, ọ b'oriri, ọ b'oriri nsọ Nri ndị nsọ n'eri VERSE 1 Yukaristia dị asọ bụ Sakramenti ritere Nwe ya n'ezie ahụ n'ọbara na mkpụrụ obi na Abụm Chukwu nke Jesu Kristi Nri ndị nsọ n'eri VERSE 2 A nyawa achịcha anyawaghị Jesu O zuru oke n'ibe achịcha niile ọ bụ mmụọ dị adị Oseburụwa na Onyeokike oh Nri ndị nsọ n'eri VERSE 3 Achịcha ndị mmụọ ọma enyere ndị nọ n'ije Ezigbo nri nke Ụmụ Chukwu Nri ndị nsọ n'eri VERSE 4 Otito n'ebube dịrị Gị Nna na Nwa na Mmụọ Nsọ Ebighị ebi Amen Amen

Download the sheet music

NRI NDI NSO N'ERI

NRI NDI NSO N'ERI

By Gideon Nnadi
Solfa
Igbo
2 pages
1 Downloads
Communion Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want