Full Lyrics
REFRAIN
Nri ndị mmụọ ọma, nri n'enye ndụ nke Kristi nyere anyị,
tupu ọnwụ o n'elu obe, o mebe nụ ya n'ucheta nke m'o.
Mebe nụ ya k'ụ nụ nwe ndụ ebighiebi, nwa m eze i jegokwe?
Ịnaragọ? Irigokwe ahụ Kristi?
I jegokwe? Ịnaragọ o n'enye ndụ ebighiebi.
VERSE 1
Lee nụ Kristi n'ụdị achịcha n'anya,
Onye dị ọcha bịa lie nara ndụ ebighiebi.
O mer' enwe ya nri achịcha n'enye ndụ,
Onye dị ọcha bịa lie nara ndụ ebighiebi.
VERSE 2
Lee nụ nwa atụrụ, nwa atụrụ nke Chineke,
Onye n'ehicha ipu njọ n'ụwa niile.
Ha nwere isi ọma bụ ndị a,
Onye n'ehicha ipu njọ n'ụwa niile.
Onye dị ọcha bịa lie nara ndụ ebighiebi,
Onye dị ọcha bịa lie nara ndụ ebighiebi.
VERSE 3
O Dinwenum e tosirọm k'ị bata n'obim,
Kwuo nụ sọ okwu n'obi m g'adịrị.
O Yukaristia nri ndị mmụọ ọma n'enye ndụ,
m g'adịrị.
Nke n'ebelata agụụ ori warawara nke njọ,
nke n'ebelata agụụ ori warawara nke njọ.