N'ORIRI IKPEAZU by Rev. Msgr. Cyril Ezenduka — Lyrics

Rev. Msgr. Cyril Ezenduka Igbo Holy Week Hymns Communion Hymns Eucharistic songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

N'oriri ikpeazu Jesu rioro Nna Ya Ka Nzuko Ya buru otu n'elu uwa Anyi n'ario Gi n'oriri nke tata Ka anyi nile soro n'irie Chukwu K'anyi ncha buru otu ahu n'ime Sacramenti di aso. Maka Nzuko Ka anyi nile n'ario Gi. Ka ndi otu Christi ju n'ihunanya. Ka Obi mmadu n'uwa nile buru otu Kpokoba mmadu ncha n'akuku Gi K'anyi ncha buru otu ahu n'ime Sacramenti di aso. Anyi naario Gi maka ndi otu Christi Kikpochighaa ha n'otuigwe aturu Ka ha wee noro n'okpuru otu Ony'isi Na nzuko nke jikoro mmadu ncha K'anyi ncha buru otu ahu n'ime Sacramenti di aso. Oge g'eru mgbe Sacramenti g'agwu O Jesu kpobata anyi n'eligwe K'anyi soro ndi mmuoma na ndi nile di nso Hu Gi anya n'anuri na ndokwa K'anyi tinyere ebebe Ito N'imeofu di ngozi.

Download the sheet music

N'ORIRI IKPEAZU

N'ORIRI IKPEAZU

By Rev. Msgr. Cyril Ezend...
Solfa
Igbo
2 pages
3 Downloads
Holy Week Hymns Communion Hymns Eucharistic songs Hymns
0 0

More lyrics you may want