Full Lyrics
CHORUS
Nne m ọma, Nne m furu m n'anya
Nne m ọma, nne m ji eme ọnụ
Ọ jịyọ nne mụ o, Ọ nyego m di m mma
Ezinne nke mụ o mama, aloverum gị, ịnụ go
VERSE 1
Ọnweghị onye gaenye m nne, ihe nne m mere mụ o
Ọnweghị onye gaenye m udo, Chukwu gọzie re m nne nụ
Nne m tara ahụhụ, Mama e ji m gị ụgwọ
E ji m gị ụgwọ ekele, ịnụ go
VERSE 2
Mgbe agụụ naagụ mụ o, nne nyere m nri
Mmiri naagụ mụ o, nne nyere m mmiri
Nne yebuo nụ ka nwa ya wee rijuo afọ
Ezinne nke mụ o mama, aloverum gị, ịnụ go
VERSE 3
Miyem n'ebe nwa nne n'u ma so
Akwa nwa n'ebe n'e metụ nne n'obi
Onye maara ụwa nwa ya, nne maara akwa nwa ya
Ezinne nke mụ o mama, aloverum gị, ịnụ go