Full Lyrics
INTRO
Chukwu biko mee
Chukwu biko mee
Chukwu biko mee ka m dị mma.
CHORUS
Nna mee, Chukwu mee
Biko mee, Chi m o
Biko mee ka m dị mma.
Biko mee o! ka m dị mma.
Chukwu biko mee ka m dị mma.
VERSE 1
Eb' ọbụla m mejọrọ gị,
Nna chefuo ya,
Ihe m mere megide gị,
Gbaghara nụ m o.
VERSE 2
Onye obi ọma,
Elela anya na njọ
Onye n'eme mma,
Ma njọ m erika,
Mee nụ ka m dị mma.
Gbaghara Nna
Biko mee ka m dị mma.
VERSE 3
Amaram n'etozighị m
Ịkwụrụ n'ihu gị,
Mana na sọ gị Nna,
K'enyemaka m si abịa.