Full Lyrics
[REFRAIN]
Nnanyị nọ n'igwe, Nnanyị nọ n'igwe
K'otito dịrị, k'otito dịrị, k'otito dịrị aha nsọ gị.
[VERSE 1]
K'ọchịchị gị bịa n'ụwa
K'em'uche gị n'ụwa
K'esi eme ya n'eligwe
K'esi eme ya n'eligwe
Nye anyị tata nri nk'ụbọchị anyị
Gbaghara anyị mmehi'anyị
Gbaghara anyị mmehi'anyị.
[VERSE 2]
Dịk'anyị si gbaghara, gbaghara
Ndị mehiere anyị
Ekwela k'anyị kwe n'ọnwụnwa
Ma zọpụta anyị n'ajọ ihe.
[VERSE 3]
N'ihi n'ọchịchị bụ nke gị
Ike n'otito ebebe.