NGOZI by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Offertory Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

VERSE 1 Ikuku i nyere m o ezi Chineke Ngozi ngọzi o! O buru na m ga kwuguo ya Chineke O bu onye ka m ga bite nuo? Onyinye maramma Onyinye di ukwu Ka m g'ebunye Chineke Onye ngwa ngwa k'anyi jee jee kele ya m'ahu tee m'ude be m ku we! Ngozi eh! Yibe m ku we ekele Chineke juru m'o manahum buzi ngozi ngozi Ngozi Chineke nu bia nu Lee Ngozi Chineke VERSE 2 Mmiri ozuzo Chukwu nyer'anyi Ngozi eh! I mana Chineke jigide m miri si n'igwe uwa ga gugo luo Ngozi ngọzi o! VERSE 3 Onwa na Anyanwu detiri gwe ha na kpakpando bun gozi! maka na onwa n'enyihe, anyanwu n'enyihe kpakpando n'amuke! Ngozi ngọzi o! VERSE 4 Chi ojiji anyi jie zurike n'eluwa O bukwa ngozi Chukwuo! Ngozi ngọzi o! O buru na Chi ejighe jinyi bo Chio mmadu ga rughu kwu nweya n'o luo! Ngozi ngọzi o! VERSE 5 Onyinye baruba Onyinye nwa Onyinye aku n'Ihe onwunwe Ngozi eh! Ngozi Gi Chineke m o gbaram gburugburu Nuru be m o kirikirio Ngozi ngọzi o!

Download the sheet music

NGOZI

NGOZI

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
4 pages
1 Downloads
Offertory Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want