Full Lyrics
CHORUS
Ndi nke mu eh! Ndi nke mu eh!
Gịnị kam mere unu?
Kedu etu m si mejoo unu
Nk'unu jiri kpogide m' n'obe?
VERSE 1
Ndim nyere nri nime ọzara
Ndi nke mu za nu
VERSE 2
Ndim gworo nrianria di 'che iche
Ndi nke mo za nu mo!
VERSE 3
Cheta ọrụ amara m ruru n'etiti unu
Ndi nke m za nu mo!
VERSE 4
Ndim gbapụtara n'ohu n'ala Ijipt
Ndi nke mo za nu mo!
VERSE 5
Ọbụ gịnị ka unu ji gbakatam azụ
Ndi nke m' za nu mu
VERSE 6
Unu ahọrọ go Barabas?
Ndi nke m' za nu mu
VERSE 7
Unu ahapụgo Eze unu?
Ndi nke m'
VERSE 8
Igwe mmadụ tiri "hozana!"
Ndi nke mo za nu mo.