Full Lyrics
CHORUS
Doo Nna! Nara onyinye anyị jiri bịa n'iru Gị.
Onyinye mara mma, onyinye obi ọcha.
Chinaka, nara onyinye anyị jiri bịa gozie ha, ma gozie anyị niile.
Chinaka, Ọ bụ bụ Chukwu okike, Okike niile, Chinaka, si n'aka Gị.
VERSE 1
Chinaka, Chinaka,
REFRAIN
Ị gwara m na ihe n'eme n'el'ụwa k'osi masị Gị, Nna,
ihe n'eme ka Eke ker'ụwa si chọọ!
Ihe n'eme n'ụwa k'osi masị Gị, Nna,
ihe n'eme ka Eke ker'ụwa si chọọ!
VERSE 2
Okwu Gị n'atasị m obi n'ime ndụ m o.
Mgb'ọchịchị gbara na ndụ m o, Okwu Gị bụ ihe m o!
VERSE 3
Ọ nwegh'ihe gbara Gị gharịị n'ime ndụ m o!
VERSE 4
Aga m anata añụrị n'aka Gị ezi Chi m ọma.
Aga m anata ahụhụ n'aka Gị.
VERSE 5
Ị sị m atụ n'egwu n'ime nsogbu, n'Ị nọ nso.
Ị sị m kpaba nganga n'ime Gị, n'ime añụrị! N'ihi na...