CHINAKA / IHEMENEKE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
1 0
39 downloads
Added Oct 17, 2026
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

CHINAKA / IHEMENEKE by Jude Nnam — Lyrics

CHORUS Doo Nna! Nara onyinye anyị jiri bịa n'iru Gị. Onyinye mara mma, onyinye obi ọcha. Chinaka, nara onyinye anyị jiri bịa gozie ha, ma gozie anyị niile. Chinaka, Ọ bụ bụ Chukwu okike, Okike niile, Chinaka, si n'aka Gị. VERSE 1 Chinaka, Chinaka, REFRAIN Ị gwara m na ihe n'eme n'el'ụwa k'osi masị Gị, Nna, ihe n'eme ka Eke ker'ụwa si chọọ! Ihe n'eme n'ụwa k'osi masị Gị, Nna, ihe n'eme ka Eke ker'ụwa si chọọ!
Read full lyrics

About CHINAKA / IHEMENEKE

"Chinaka / Ihemeneke" is a deeply moving Igbo offertory and thanksgiving song composed by Jude Nnam. Subtitled "Relax, God is Aware of Every Situation," the piece carries a profound message of surrender and trust. The melody is gentle yet resolute, perfectly capturing the quiet confidence of a soul that leaves everything in the hands of the Creator.

In the choir loft, this song shines during the presentation of gifts. The chorus invites the congregation to bring their pure-hearted offerings to God ("Onyinye mara mma, onyinye obi ọcha"). It also holds a special place at nuptial Masses. The verses echo the spirit of marriage vows, declaring a readiness to accept both joy and hardship from God's hands ("Aga m anata añụrị... Aga m anata ahụhụ"). This makes it a deeply fitting choice for couples offering their new life together at the altar.

What makes this arrangement so powerful is its unwavering faith in the face of life's unknowns. As the voices sing of God's word bringing light in the dark ("Mgb'ọchịchị gbara na ndụ m o, Okwu Gị bụ ihe m o!"), it reassures everyone in the pews that nothing happens without divine knowledge. It is a comforting reminder to walk with pride and joy, knowing the Maker is always near.