Ndi na-atụkwasi Chineke Obi by Ali-Okoro, Onyinyechi C.M — Lyrics

Ali-Okoro, Onyinyechi C.M Igbo Entrance songs Offertory Hymns Responsorial Psalms Solfa notation

Full Lyrics

[Bass Intro] Ndị naatụkwasị Chineke obi gaadị ka ugwu Zayọn [Chorus] Ndị naatụkwasị Chineke obi Ndị naatụkwasị Chineke obi Gaadị ka ugwu, ugwu, ugwu Zayọn Ugwu, ugwu, ugwu Zayọn Ugwu, ugwu, ugwu Zayọn Nke naadịghị ama jigi jigi Jigi jigi jigi jigi Ruo mgbe ebighị ebi Ha dị ka ugwu Zayọn nke naadịghị ama jigi jigi Ruo mgbe ebighị ebi. [Soprano Solo] Ndị naatụkwasị Chineke obi o! Gaadị ka ugwu ugwu, Zayọn Nke naadịghị ama jigi jigi Jigi jigi o! Jigi jigi jigi jigi o! Ruo mgbe ebighị ebi. [Chorus] Ugwu Jerusalem, ugwu ugwu ya, ugwu ya, ugwu ya Rile gbara ya gburugburu, gburugburu gburugburu Otua ka Chineke si agba ndị nke ya Gburugburu gburugburu gburugburu o! Ruo mgbe ebighị ebi Ha dị ka ugwu Zayọn, ha dị ka ugwu Zayọn, Ugwu Zayọn Ugwu Zayọn Ugwu Zayọn Nke naadịghị ama jigi jigi Jigi jigi jigi jigi jigi ma ncha Jigi jigi jigi jigi jigi ma ncha O! Jigi jigi jigi jigi jigi ma ncha Ha dị ka ugwu Zayọn, Zayọn, Ugwu Zayọn, Zayọn Nke naadịghị ama jigi jigi Jigi jigi jigi jigi Ruo mgbe ebighị ebi Jigi jigi jigi jigi ma ncha Ugwu Jerusalem e! e! Ugwu Jerusalem gbara ya gburu gburu ncha e! Jigi jigi ma ncha e! Jigi jigi ma ncha Otua ka Chineke si gbaa ndị nke ya gburu gburu e! e! Jigi jigi ma ncha e! Jigi jigi ma ncha Site n'ugbu a wee ruo Site n'ugbu a wee ruo ebighị ebi Amen. [Gloria Patri] Otito dịrị Nna Otito dịrị Nwa Otito dịrị Mụọ Nsọ Etu ọ dị n'izizi ka ọ dị ugbu a Ọ gaadịgide otua ruo mgbe ebighị ebi, Amen Amen, Amen, Amen, Amen, Amen Amen, Amen, Amen, Amen Amen Amen amen amen amen amen.

Download the sheet music

Ndi na-atụkwasi Chineke Obi

Ndi na-atụkwasi Chineke Obi

By Ali-Okoro, Onyinyechi...
Solfa
Igbo
6 pages
11 Downloads
Entrance songs Offertory Hymns Responsorial Psalms
0 0

More lyrics you may want