Full Lyrics
CHORUS
Umu Chineke naranu m rienu, naranu m rienu
Naranu m nuo obara m o, Nri n'enye ndu
Ndu ebighebi, Nri si n'igwe gbadata
O bu Kristi n'akpo gi
Nri oma, naranu m nuo obara m o
Kristi n'akpo gi, Nwannem bia, onyenwem n'akpo gi
Naranu m rienu, naranu m nuo obara m o
Naranu m rienu, nke obara m o, naranu m nuo
Obara m o, Nwannem bia, rie nri si n'igwe gbada
Nke dinwenu, obara m o, Nri n'enye ndu
O bu nwenu
VERSE 1
Chukwu Nna si n'eligwe bianu uwa
O! Jesu Kristi, O tara ahuhu
O nwuru onwu, bia Jesu tara ahuhu
Mu na gi, O lara n'igwe, mana tupu O laa n'igwe
Tupu O laa n'igwe, Jesu mer'onwe ya, Achicha nke ndu
Achicha si n'igwe, nri n'enye ndu
Ndu ebighebi
VERSE 2
Jesu n'akpo anyi, obara m ba n'ime onwu
Nke a bu okwu nke dinwenu
Onye obula, onye obula, onye obula, onye obula
Nke riri ahu m, onye obula
Jesu kwuru si onye obula
Onye riri ahu m, nke ndu ebighebi
VERSE 3
Jesu n'akpo anyi
Achicha di nso, Oge nke a, Achicha si n'igwe
Ndi manna, ma n'ugbu a n'oge nke anyi
Nwa Jesu Kristi Achicha di ndu
Onye nsoputa
Nwaturu e jiri chu aja
Kpochapara njo mu na gi, I di nso, Jesu n'akpo gi