Naranu Gozie by I. C. C — Lyrics

I. C. C Igbo Offertory Hymns Consecration Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Nna naranu gozie, naranu gozie, Chukwu onye okike, naranu gozie Onye nwe anyi aja anyi n'achuru Gi. VERSE 1 Aja nwa gi n'achuru gi Chukwu. REFRAIN Chineke nara ya, nara ya ma gozie. VERSE 2 Aja di ndu di nso k'anyi n'achu. VERSE 3 Maka ndi di ndu na ndi nwur'anwu. VERSE 4 Nara n'aja nke a nye anyi udo.

Download the sheet music

Naranu Gozie

Naranu Gozie

By I. C. C
Solfa
Igbo
1 page
3 Downloads
Offertory Hymns Consecration
0 0

More lyrics you may want