Full Lyrics
CHORUS
Nara nu rie, nara nu nuo
Ahu m o, bara zie
Nke n'egosi ihunanya mu ebe unu no
Nke a bukwa Nri nso, Nri oma
N'eme ya n'acheta nke mo
VERSE 1
K'anyi je rie nri, nri n'enye ndu
Kam gosi gi owe mu, Onye Nzoputa
Bia di m, Abum Chineke
VERSE 2
Abum uzo eziokwu na ndu
I ga bu a din duma
I wezugo owe gi na mu
I sie ike, rie ahu a ma
Nu kwa obara ya
Igwe ndu ebighi ebi