Nara Aja & Etu Kristi Siri Nwuo by O. J. Okoroji (Mrs) & Fr. C. Ezenduka — Lyrics

O. J. Okoroji (Mrs) & Fr. C. Ezenduka Igbo Holy Week Hymns Offertory Hymns Burial / Funeral Hymns Easter Hymns Solfa notation

Full Lyrics

UKWE ONYINYE MAKA ONYE NWURU ANWU Nara, nara, nara aja nke Chukwu, Anyị n'ebunyere Gị, Maka ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ. K'aja nke a anyị ji akwụgwọ mmehie, Meeda Gị obi, mika njọ anyị. VERSE 1 O Dinwenu anyị b'arịọ ka I wetere ebere, Ihekwasi anya n'onyinye anyị n'ebunye Gị, Maka ezumike na nzọpụta nwa odibo Gị. Nje nile n'edu ebebe n'etiti ndị nke Gị, Azọpụtago ha nuhu n'urani n'e anyị. O nara onyinye anyị, O Chukwu. Ka I mere ikpu robi nwa odibo Gị ebere, K'anyị ji achụnyere Gị aja otito nke a. Nara ya gọzie ni aka n'etu ha pu nwo di be Gị. Anyị ji obi umeala arịọ ebebe eze, Ka I si nye ya ezumike ebebe. Site n'aja nke a anyị ji akwụgwọ mmehie, Meeda Gị obi, mika njọ anyị. ETU KRISTI SIRI NWUO Etu Jesu siri nwụọ kulitekwa n'ọnwụ, Etu ahụ ka Nna gaesi kulite ndị nile nwụrụ na Kristi. Etu ihe ndụ nile siri keta ọnwụ n'aka Adam, Etu ahụ ka mmadụ nile gaesi keta ndụ n'aka Kristi. Alleluia, Alleluia, Alleluia.

Download the sheet music

Nara Aja & Etu Kristi Siri Nwuo

Nara Aja & Etu Kristi Siri Nwuo

By O. J. Okoroji (Mrs) &...
Solfa
Igbo
2 pages
2 Downloads
Holy Week Hymns Offertory Hymns Burial / Funeral Hymns Easter Hymns
0 0

More lyrics you may want