NA ORIRI DIA ASO by Ambrose Madu — Lyrics

Ambrose Madu Igbo Communion Hymns Eucharistic songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN N'oriri di asọ Eligwe n'ụwa na emekọrịta Chukwu na mmadụ a bụrụ otu Ndi nọ n'elu igwe na ndi nọ n'ụwa emekọrịa Bie ọma bụrụ otu n'ime mụọ Ọrụ ebube Ọ rụ ịtụnanya ya n'ihe omimi Chineke B'Amamihe n'Onwe Ya Ihụnanya Ya ebuka kwa ụmụ mmadụ Kelee nu Chukwu doo Nna ekele dịrị Gị Chukwu. VERSE 1 Bịa nara nụ m rie bịa nara nụ m nụọ Jesu gwara anyị nile Onye rir'ahụ m nụọ Ọbara mụ g'ebi nime m mụnwa ebiri n'ime Ya. VERSE 2 Abụm ụzọ bụrụ ndu na Eziokwu Jesu gwara anyị nile Onye sobe mụ ga enwe ndụ okpu Ngwa nụ k'anyị sobe Ya.

Download the sheet music

NA ORIRI DIA ASO

NA ORIRI DIA ASO

By Ambrose Madu
Solfa
Igbo
2 pages
6 Downloads
Communion Hymns Eucharistic songs Hymns
0 0

More lyrics you may want