Full Lyrics
REFRAIN
N'oriri dị asọ, Eligwe n'ụwa na emekọrịta
Chukwu na mmadụ abụrụ otu
Ndị nọ n'eluigwe na ndị nọ n'ụwa
Emekọrịa bie ọma bụrụ otu n'ime muọ
Ọrụ ebube, ọrụ ịtụnanya ya n'ihe omimi
Chineke b'Amamihe n'Onwe Ya
Ịhụnanya Ya ebuka kwa ụmụ mmadụ
Keleenụ Chukwu doo Nna, ekele dịrị Gị Chukwu.
VERSE 1
Bịa naranụm rie, bịa naranụm ṅụọ
Jesu gwara anyị nile
Onye rir'ahụm ṅụọ Ọbaramụ
G'ebi n'ime m, mụnwa ebiri n'ime Ya.
VERSE 2
Abụm ụzọ bụrụ ndụ na Eziokwu
Jesu gwara anyị nile
Onye sobemụ ga enwe ndụ okpu
Ngwanụ k'anyị sobe Ya.