MISSA UNITATIS CREDO by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Yoruba Hausa Creed (I believe) Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN N'Otu Chineke mo, Baba mi, Ubangiji E kwere m n'Otu Chineke N'Otu Chineke mo, Baba mi, Ubangiji VERSE 1 Mahaliccin Sama da Kasa da abinda ke ganiwa, Da abinda ba ya gani. S'Ita Onye nwe anyị Jesu Kristi, Sọ nwa Chineke mụrụ ya, Tupu e kee ụwa niile. VERSE 2 Ọlọrun wa, Ọlọrun tootọ lati inu Ọlọrun tootọ. VERSE 3 Haifaffe ne ba halitta ce bane, Domin mu mutane, domin kuwace Ya sauko daga sama. VERSE 4 O were ahụ na Virgin Maria Site na Muọnsọ O buru mmadụ. A kpọgbue ya n'obe n'ihi anyị n'oge Pontius Pilate, O taa ahụhụ, o nwụọ, e lie ya. Ni ọjọ kẹta o jide, O goke re ọrun, O joko li ọwọ ọtun Baba. Yio si tun pada pẹlu ogo lati da ẹjọ onku ati alaye, Ogo ogo rẹ ki yio si ni pẹkun. VERSE 5 Muna bada gaskiya ga Ruhu Mai Tsarki, Ubangiji Mai rayarwa, Wanda ke fitowa daga Uba da Da, Wanda ake yi masa sujada da daukaka tare da Uba da Da, Wanda yayi magana ta bakin Annabawa. VERSE 6 Muna bada gaskiya ga Ikilisiya daya, Katolika ta Manzanni. E kwuputam otu baptism nke mgbaghara njọ, A na m atụnya mbilite n'ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ, Ati iye aye ti mbọ wa. Amen, amin, asẹ!

Download the sheet music

MISSA UNITATIS CREDO

MISSA UNITATIS CREDO

By Jude Nnam
Solfa
Igbo, Yoruba
5 pages
10 Downloads
Creed (I believe)
0 0

More lyrics you may want