Full Lyrics
[Intro]
Bata bia mee mu obi Sali Sali
Bata bia mee mu otu onye na ndi mmamma
Jesu nwobiko bata n'obi muo biko
Bia medaa muo bio Jesu muo, obi muo biko
Keka bia n'imem o bia julu muo
[Verse 1]
Bata ka I nye mu ndu ohuru
N'oli ka I nye mu onu ohuru
Bata ka I sachaa mu ka
Mu di ocha wee soro na ndi bu ndi nke gi
[Verse 2]
Onye Jesu batara n'ime
G'enwe obi di ocha, obi di ocha
Obi di mma, obi di nso
Onye ahu g'enwe obi di Sali Sali Sali Sali
Maka na Jesu anaghi ebi ebe ruru unyi
[Chorus]
Obi Sali Sali
Obi yoli yoli
Bia medaa mu'o
Jesu nwa o ti ri
Bia nye mu ndu ohu
Obi bia bata n'ime ndu muo ka I doo
Mase maka n'I bata n'ime ndu muo
Obi di ocha bata n'ime ndu muo
Bata n'obara nwatu ru ahu
Bata sachaa ba a bi ri
O bia julu muo
Obi Sali Sali Sali Sali