Full Lyrics
[REFRAIN]
(Doo eh) Ọ kasia kasiMuọnsọ gbadata!
n'ebigwe zidata ife gị nwa n'amuke
Bịa o O Chukwu muọnsọ n'ọgaka n'eny' onyinye,
Bịa bata n'obi nke ndi Gị na Gị k'obun naachọ
Ọ kwa ngị bụ ezumike ndi nọ na ndọli
teli n'any' ife Gị a kachadị mma wee dị asọ
[VERSE 1]
Chukwu Muọnsọ si n'igwe bata n'obi anyi bilini,
[VERSE 2]
Bịa o biko Muọnsọ o kwa ngị bụ Nna nd'ogbenye
[VERSE 3]
Ọ kwa ngị bụ ezumike ndi nọ na ndọli
n'tuoyi n'ogekpọ mo kụ n'o nyen ka si obi
K'o wee jụ pụtakwa n'imebi ndi kweli na Gị
[VERSE 4]
E weru ka ngị n'ụw'ọ gịnị ka mmadụ gaapụ ime.
E weru ka ngị n'ụw'ọ gịnị ka mmadụ gaapụ ime.
I sechapụzịa ka j'na mmad' obu n'any'anụ
Bịa lụ k'rụ mmiri oyi k'ighakwas'o b'unse n'ụwa,
gwọọ n'arụ o ya t'ianyi n'ime ka ọ yanyị wee lụmị
[VERSE 5]
Bịa o biko sachapụ ife lụlụ anụ
[VERSE 6]
Gọziekwa okponku kif'oyi ji nyafọkụ,
bịa duzeni ukwụ n'agafie nye ndi kweli na Gị n'ụwa
welu onyinye asaa Gị nye ndi tụkwasali Gị obi n'ụwa,
bịa o kiwelu nzọpụta k'i wee kw'anyi ụgwọ,
ụgwọ nki b'ezindụ, Muọnsọ k'iny'anyi anụn, anụn d'okpụ
Amen!