MUỌ NSỌ GBADATA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
22 downloads
Added Sep 28, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 1 page

MUỌ NSỌ GBADATA by Fidelis Ikenna Mbanefo, C.S.Sp — Lyrics

[REFRAIN] (Doo eh) Ọ kasia kasiMuọnsọ gbadata! n'ebigwe zidata ife gị nwa n'amuke Bịa o O Chukwu muọnsọ n'ọgaka n'eny' onyinye, Bịa bata n'obi nke ndi Gị na Gị k'obun naachọ Ọ kwa ngị bụ ezumike ndi nọ na ndọli teli n'any' ife Gị a kachadị mma wee dị asọ [VERSE 1] Chukwu Muọnsọ si n'igwe bata n'obi anyi bilini, [VERSE 2] Bịa o biko Muọnsọ o kwa ngị bụ Nna nd'ogbenye [VERSE 3] Ọ kwa ngị bụ ezumike ndi nọ na ndọli n'tuoyi n'ogekpọ mo kụ n'o nyen ka si obi K'o wee jụ pụtakwa n'imebi ndi kweli na Gị
Read full lyrics

About MUỌ NSỌ GBADATA

"Muọ Nsọ Gbadata" is a reverent Igbo setting of the Pentecost Sequence, the ancient *Veni Sancte Spiritus*. The title translates to "Holy Spirit Descend," and the song serves as a heartfelt invocation for the Spirit's presence. Marked *Dolce* (sweetly) and *Moderato* on the score, the music carries a gentle, pleading tone. The lyrics ask the Holy Spirit to bring light from heaven, comfort the poor, and grant rest to those who are weary and struggling.

In the Catholic liturgy, a choir would naturally sing this during Pentecost Sunday, either as the Sequence right before the Gospel Acclamation or as a reflective meditation after Communion. The arrangement features a distinctive vocal texture, with the score specifically directing a male duet to take the verses. This creates an intimate, earnest call that contrasts with the full choir's harmonised response in the refrain. The back-and-forth structure draws the congregation into a deep atmosphere of prayer, making the ancient words feel immediate and alive.