Full Lyrics
FIRST RESPONSE
Obasi bi n'igwe otile anya nyiri le di na nsọ o
Ebimaramkpa mo biko bịa zamo Chukwu!
2nd RESPONSE
Zamo! Zamo! Chineke zamo
Chukwu! Zamo mo Chukwuma bịa zamo Chukwu!
3RD RESPONSE
Chukwu onye amara O ji ji jide m ma Chukwu ọma
Onye ọ dị n'aka Chukwu onye ebere
Zanye m okpekpe m Obasi bi n'igwe!