NNE AMAKA by Emma Orji — Lyrics

Emma Orji Igbo Mothers song Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Nne bu ihe mara mma n'uwa ihe mara mma n'uwa Chukwu nyere anyi Nne bu onyinye mara mma Chineke nyere anyi onyinye puru iche n'elu uwa Chukwu nyere anyi O bu ngozi Chineke onye obula nwere nne n'elu uwa ya muriba na nne amaka VERSE 1 Onye nwere nne e jina ya eti epele Makana ihe nne gabigara maka gi kariri a kpakikwana ya, I na anu? E kwekwa la akparia ya choba ife I g'eme n'elu uwa k'obi di me gi mma VERSE 2 Onye buru gi n'afo onwa itenani okwa nne Onye diri ihe ufu muputa gi okwa nne Onye n'eledo gi anya ka ighara imeru ahu okwa nne Onye gugu ru gi akwa oge i n'ebe akwa okwa nne Onye muru anya abali ka i were rahu ura okwa nne Okwa nne n'ario Chineke oge ino n'oria ka idiri ndu VERSE 3 Chineke doo gozie rem mama Ezi gbo nne I jiri wee gozie mo biko Nna doo chebe ta ana ma rio ez Nna doo Biko nye Nnem oganihu nyekwa y'ogologo ndu n'ahu isike Nke a bu ekpere mo ezi Chineke nuru olu mo biko

Download the sheet music

NNE AMAKA

NNE AMAKA

By Emma Orji
Solfa
Igbo
4 pages
4 Downloads
Mothers song Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want