Full Lyrics
VERSE 1 (MALE SOLO)
M'ụwa a maka mma eh, m'ụwa a jọka njọ eh,
Ezigbo Chukwu daalụ o.
M'ụwa a maka mma eh,
Ezigbo Chukwu daalụ o.
M'ụwa a jọka njọ eh,
Ezigbo Chukwu daalụ o.
Ezigbo Chukwu daalụ o, daalụ o!
Ezigbo Chukwu daalụ o, daalụ, daalụ n'ọ
CHORUS
M'ụwa a maka mma eh, m'ụwa a jọka njọ eh, ezigbo Chukwu daalụ.
M'ụwa a maka mma eh, m'ụwa a jọka njọ eh, ezigbo Chukwu daalụ.
Ebube dike n'ọkaka, anyị n'enye gị ekele! Ezigbo Chukwu daalụ.
Ebube dike n'ọkaka, anyị n'enye gị ekele! Ezigbo Chukwu daalụ.
M'ụwa a dị mma, m'ụwa a dị njọ, daalụ o! Ezigbo Chukwu daalụ.
Ezigbo Chukwu daalụ, ezigbo Chukwu daalụ.
Ezigbo Chukwu daalụ, ezigbo Chukwu daalụ.
M'ụwa a maka mma eh, m'ụwa a jọka njọ eh.
Ezigbo Chukwu daalụ, ezigbo Chukwu daalụ.
VERSE 2
Ọkwa Chi anyị n'ememma, bianụ sinụ ya ezi Chukwu daalụ,
M'ụwa a maka mma m'ọ jọka njọ eh, Chi ọjị ndụ chiobiọma daalụ.
Ọkwa Chi anyị n'ememma, bianụ sinụ ya ezi Chukwu daalụ,
M'ụwa a maka m'ọ jọka ezi Chukwu daalụ.
Ọkwa Chi n'enye ndụ ezi Chukwu daalụ,
M'ụwa a maka mma m'ọ jọka njọ eh, Chi ọjị ndụ chiobiọma daalụ.
Ọkwa Chi n'enye ndụ ezi Chukwu daalụ,
M'ụwa a maka m'ọ jọka ezi Chukwu daalụ n'ọ
VERSE 3 (TENOR SOLO)
Chi bụ sọ mma, o me n'uko. Odogwu akataaka, mmali te n'ogwu gaa.
Gaa gaa n'ogwu, dike na gha dike na dimkpa, anyị n'ekene gị,
Ọkwa a sị na eken'e dike n'ankọm ezi om'enwoke teghete!
Ebube dike! ama a ma amasia masị! Oke chi m!
Onye nwe m! Chukwu na akpọ ofu ugboro zanyị ugboro asaa!
Chi na azọ kpere, Chi ma a r'obi mu, Chi na agbaghara,
Chi nwunụ r'obe maha njị, Chi na mankwe hi f'ere m ezi umu ya,
Chi na chụwa efi n'e nweghị ọdụdụ ijiji.
Ezi Chukwu ezinna ike karị rịke! Okike kery'wa,
Ọ di mma n'emenma; Nwa n'atụ n'egbu xyegbu.
Ewo! Chi mu daalụ o. Chukwu a bụ