Full Lyrics
INTRO
Kuli'ọtọ n'eb'ịnọ nye chi gi ekene! n'ọ bụ ezigbo nna! ọ bu ezigbo chi!
Chukwu nyer'anyi ndu ayi di taa! Heu! unu amakwa n'ọ bu ezigbo chi! Ezi nwannem eh bịa kene
bịa kene, k'ayi kenebe Chukwu, n'ihe niile n'o meere gi nyenu chi gi ekene!
CHORUS
Nyenu chi, nyenu chi, nyenu chi gi ekene! Nyenu chi gi otito! Nyenu Chi gi onyinye! nyenu chi gi
Nyenu chi, nyenu chi, nyenu chi gi
eh nyenu chi gi ekene nyenu chi gi nyenu chi gi eh nyenu chi gi otito!
Kenebe Chineke Odogwu akataaka! Ekene kayi n'enye ya! Tobenu Chineke Chukwu ọma! Nye ya otito! Umu Chineke! Buteru Chineke onyinye gbara a gba! gbabara Chineke egwu ọma! Jaba ya mma mma!
ngwa ngwa nyenu chi gi! Nyenu chi, nyenu chi, nyenu chi gi ma! mma mma mma mma
BRIDGE
Mma mma eh Mmamma eh Mmamma mmamma eh, mmamma
Mmamma mmamma eh, Mma mma eh Mmamma eh
VERSE 1
I ma na Chukwu anyi bu akpọ y'ọza akpọ y'ọzọ ọza!
M kọb'ihe o n'emere m i mana chi g'eji ma fo ma jie ma fo!
maka na Chukwu anyi bu akpọ y'ọza akpọ y'ọzọ ọza!
maka na Chukwu anyi bu akpọ y'ọza akpọ y'ọzọ ọza!
kwata kwata kwata Ya merem ji eji obi m'ekene ya n'eto ya ma n'enye ya onyinye mara mma!
Kayi nye Chineke anyi ekene! Oh
Kayi nye Chineke anyi otito! Bia Nyenu Chi gi, n'o n'enye gi.
Nyenu Chi gi, n'o ge erugo!
Kayi nye Chineke anyi ekene! Oh
Kayi nye Chineke anyi otito! Bia Nyenu Chi gi, n'o n'enye gi.
Nyenu Chi gi, n'osubiri go!
VERSE 2
Ekene!! n'otito!! diri Chukwu kere enuigwe, diri Chukwu ker'ihe niine, diri Chukwu ker'anyi niine eh!!
Onu mu apuh'ikocha ihe o n'emere mu e mere ndi mo, ihe o n'emere mu e nyeghi ntupo, ihe o n'emere mu e nweghinjedebe eh!!
Chukwu mu e nweghintunye re; o bu Chukwu n'enye mu oganiru, o bu
Chukwu n'ezi mu ifunanya, o bu Chukwu nwuru mu n'enu obe!! Ndi eziyi mu bia kotaba nu,
umu Chineke bia soro mu kenere m'ezigbo Chukwu m'a n'o kari ihem ga emenwu so muo!
Kayi nye Chineke anyi ekene! Oh
Kayi nye Chineke anyi otito! Bia Nyenu Chi gi, n'o n'enye gi.
Nyenu Chi gi, n'o ge erugo!
Kayi nye Chineke anyi ekene! Oh
Kayi nye Chineke anyi otito! Bia Nyenu Chi gi, n'o n'enye gi.
Nyenu Chi gi, n'osubiri go!
[OUTRO]
Mmamma!! iye!!
Mmamma!! iye!!
Mmamma!! iye!!