Full Lyrics
SOPRANO INTRO
Nso Nso Nso Nso Nso Nso Nso Nso
Nso Nso Osebuluwa di Nso
Osebuluwa Chukwunkigwe ndi agha,
Ebube Gi juputara Eluigwe n'ala.
CANTOR
Etuesitie ya n'igwe
tie ya n'uwa ka ndi mmadu mara eh na Chukwu di Nso, ndi Muoma n'etieh
Hosanna Hosanna Hosanna Hosanna
Hosanna n'elu kasielu.
O di Ngozi bu Onye biara n'aha Onye nwe anyi.
CANTOR
Etuebitie ya n'igwe