MISSA IFUNANYA - GLORIA by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Gloria Staff & Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Otito diri Chineke n'elu kach'elu, n'uwa udo diri mmadu, ndi nwere obioma. VERSE 1 Anyi ajaa Gi nma, anyi agozie Gi. Udo diri mmadu, ndi nwere obioma. Anyi esekpuoro Gi, anyi etoo Gi. Anyi ekelee Gi n'ihi nnukwu ebube Gi. VERSE 2 Oseb'luwa, Chukwu, Eze nke eligwe. Chukwu Nna, Onye j'ike nile. Dinwenu Jesu Kristi, S'otu Nwa Chineke muru. VERSE 3 Dinwenu Chukwu. Nwaturu nke Chineke, Nwa nke Nna. Gi Onye n'ekpochapu njo nk'uwa, meere anyi ebere. VERSE 4 Gi Onye n'ekpochapu njo nk'uwa, nara aririo anyi. Gi Onye no n'aka nri Nna, meere anyi ebere. N'ihi na so Gi di Nso, so Gi bu Dinwenu. VERSE 5 So Gi, Jesu Kristi, Kacha di elu, Gi na Muo Nso, N'ebube Chineke Nna. Amen, Amen, Amen. Amen, Amen, Amen.

Download the sheet music

MISSA IFUNANYA - GLORIA

MISSA IFUNANYA - GLORIA

By Jude Nnam
Staff & Solfa
Igbo
7 pages
4 Downloads
Gloria
0 0

More lyrics you may want