MISSA IFUNANYA - Nwaturu Nke Chukwu by Jude Nnam — Lyrics
Jude Nnam IgboAgnus Dei (Lamb of God)Mass Settings Staff & Solfa notation
Full Lyrics
Nwatụrụ nke Chukwu, Nwatụrụ Chukwu,
Onye n'ekpochapụ njọ ga n'k'ụwa,
meere anyị ebere.
Nwatụrụ nke Chukwu, Nwatụrụ Chukwu,
Onye n'ekpochapụ njọ ga n'k'ụwa,
nye anyị, nye anyị,
nye anyị nye anyị udo.