Missa Ifechukwu (Otito Diri Chineke) by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Gloria Solfa notation

Full Lyrics

Otito diri Chineke n'elu, n'elu kacha elu N'uwa udo diri ndimmadu ndi nwere obi oma Anyi aja Gi mma, anyi agozie Gi Anyi esekpuoro Gi, anyi etoo Gi Anyi ekelee Gi n'ihi nnukwu ebube Gi Osebuluwa Chukwu, Eze nke eluigwe Chukwu Nna ji ike nile Dinwenu Chukwu, Nwa aturu nke Chineke, Nwa nke Nna Meere anyi ebere, ebere Nara aririo anyi Gi onye naekpochapu njo nke uwa Meere anyi ebere, ebere Gi onye no n'aka nri Nna, meere anyi ebere, ebere N'ihi na so Gi di Nso, so Gi bu Dinwenu, so Gi Jesu Kristi, kachasi di elu Gi na Mmuo Nso, n'ebube Chukwu Nna. Amen, Amen.

Download the sheet music

Missa Ifechukwu (Otito Diri Chineke)

Missa Ifechukwu (Otito Diri Chineke)

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
2 pages
19 Downloads
Gloria
0 0

More lyrics you may want