MISSA IFECHUKWU: OTITO DIRI CHINEKE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 28, 2025
Gloria Staff & Solfa
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 7 pages

MISSA IFECHUKWU: OTITO DIRI CHINEKE by Jude Nnam — Lyrics

Otito dịrị Chineke n'elu, n'elu kach'elu. N'uwa, udo dịịrị ndị mmadụ ndị Chukwu nwere mmasị n'ebe ha nọ. Anyị ajaa Gị mma. Anyị ekwupụt'ọrụ ọma Gị. Anyị esekpuoro Gị. Anyị etoo Gị. Anyị ekelee Gị n'ihi nnukwu ebube Gị, Osebuluwa Chukwu, Eze nke eluigwe, Chukwu Nna ji ike nile. Nw'anyị, Jesu Kristi, So otu Nwa Chineke mụrụ, Dinwenu anyị bụ Chukwu, Nwa atụrụ nke Chineke, Nwa nke Nna.
Read full lyrics

About MISSA IFECHUKWU: OTITO DIRI CHINEKE

When the cantor intones the opening notes of "Otito Diri Chineke," a wave of reverence and joy sweeps through the church. Jude Nnam’s setting of the Gloria from Missa Ifechukwu captures the majestic spirit of this ancient hymn of praise. Written for the New Igbo Translation of the Mass, the arrangement moves with a steady, dignified grace—marked Moderato Maestoso on the score—that perfectly suits the solemnity of Sunday worship and high feast days.

For a choir, singing this piece is an exercise in unified, heartfelt proclamation. The vocal parts weave together naturally to declare God's glory, moving from the quiet adoration of "Anyị esekpuoro Gị" to the earnest pleas for mercy in the middle section. As the voices build toward the final, resounding "Amen," the music lifts the entire congregation, inviting everyone in the pews to join in the eternal song of praise to the Father, Son, and Holy Spirit.