MEE M KAM DI MMA (CHRISTMAS) by Chibi — Lyrics

Chibi Igbo Christmas Hymns Prayer Offertory Hymns Solfa notation

Full Lyrics

UNISON Nwa amụrụ ọhụrụ, biko mee m ka m dị mma Mee m ka m dị ọcha CHORUS Ka m bụrụ ihe ny'ụwa niile le VERSE 1 Jesu chụsasịa ọchịchịrị nke ndụ m K'ihe were ihe Gị chakee obi m VERSE 2 Ị bụ Ezudo, ya k'eji mara Gị K'udo Gị dịrị anyị oge niile VERSE 3 Nna onyinye obi m ka m jiri bịa ilete Gị Were m ka m mebe uche Gị VERSE 4 Arụ na ahụhụ dị n'ụwa e rikazie Imanuel bịa binyere anyị VERSE 5 K'ịhụnanya ahụ jikọrọ Gị na Nna na Mmụọ Nsọ Bata n'elu ụwa k'anyị hụ ibe anyị n'anya VERSE 6 I siri n'Eluigwe bịa ịzọpụta anyị na njọ Onyoma m ekele dịrị Gị VERSE 7 Otito dịrị Nna, Nwa na Mmụọ Nsọ Otito dịrị Atọ n'Otu Chukwu

Download the sheet music

MEE M KAM DI MMA (CHRISTMAS)

MEE M KAM DI MMA (CHRISTMAS)

By Chibi
Solfa
Igbo
1 page
3 Downloads
Christmas Hymns Prayer Offertory Hymns
0 0

More lyrics you may want