MEE M KAM DI MMA (CHRISTMAS) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Chibi
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 1 page

MEE M KAM DI MMA (CHRISTMAS) by Chibi — Lyrics

UNISON Nwa amụrụ ọhụrụ, biko mee m ka m dị mma Mee m ka m dị ọcha CHORUS Ka m bụrụ ihe ny'ụwa niile le VERSE 1 Jesu chụsasịa ọchịchịrị nke ndụ m K'ihe were ihe Gị chakee obi m VERSE 2 Ị bụ Ezudo, ya k'eji mara Gị K'udo Gị dịrị anyị oge niile VERSE 3 Nna onyinye obi m ka m jiri bịa ilete Gị
Read full lyrics

About MEE M KAM DI MMA (CHRISTMAS)

"Mee M Kam Di Mma" is a gentle, heartfelt Christmas prayer directed to the newborn Christ. Rather than simply announcing the nativity, the song takes a deeply personal turn. The opening unison line—"Nwa amụrụ ọhụrụ, biko mee m ka m dị mma" (Newborn child, please make me good)—sets a tone of quiet reflection. It asks the infant King to purify our hearts and make us a light to the whole world.

As the verses unfold, the choir sings of Jesus as the King of Peace ("Ezudo") and Emmanuel, begging Him to scatter the darkness of our lives and heal a world filled with suffering. It is an ideal piece for the Christmas season, especially fitting for Offertory or Communion, when the congregation approaches the altar with their own quiet petitions. The simple, flowing melody allows the Igbo text to shine, reminding everyone in the pews that the ultimate gift we can bring to the manger is a heart ready to do God's will.