MEDLEY FOR OFFERTORY by Music Team SCAYC — Lyrics

Music Team SCAYC Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Ked' ihem g'enye Chineke ọma, nma nma zur' ahụ? Ked' ihem ga emere Chineke, Odogwu n'agha, ọbụ onye ga kọcha si nmeso ọma Chineke, nanị akụ ọma k'anyi ji bin n'iru Gị Chineke abụg tito. K'anyi bia Ezi Chukwu. Soro m ne to ya, ne to ya n'ọdị mma. Soro m tobe ya, n'ọdị mma ndị nke Chineke bia nụ. Agam akọr' ụmụ ihe Chukwu mere mụ n'ọdị egwu. Ịhụrụm n'anya Chineke karịcha. Mgbe m le m be kwu Gị, n'aga m'elegh'anya n'azụ. N'ime mkpa Chukwu eh! Ọ n'aga mụ, elegh'anya n'azụ mgbe m kpọkwuru Gị, okw'i zara mụ. Chineke onye dị ka Gị? Ezi Chukwu nna, ọ abụ otito kam g'eti we kele Chukwu nna mụ, abụ otito kam g'eti jaa gị nma. Ọ Chineke n'ị dị nma. Ebube gị dị ukwu, chet' ihe nile Chineke nna n'emere gị, nwanne m bia jaa ya mma. Bịa kele ya doo, chet' ọlụ nile Chineke nna n'alụlụ gị, eh bia jaa ya mma. Ị nụgo, kele ya, kele ya n'oge rugo. But' onyinye gị gaa n'Altar k'ị kele Chukwu. Chineke nna jagozi gị eh, bia jaa ya mma. Ị nụgo, Bịa kele ya doo, cheta na Chineke nna n'agwọnụ gị, eh bia jaa ya mma. Ị nụgo, kele ya, kele ya n'oge rugo. Kele Chineke jaa ya mma. Ekele, ị dị mma eh. Onye ker'ụwa, onye ọma, onye ọma. VERSE 1 Soro m tobe ya, tobe nụ Chineke Ekele dịrị gị nna, ị mela VERSE 2 K'anyi jaa ya mma, bulie y'onyinye anyị Ekele gị nna, ị mela VERSE 3 Anyị ge ji gịnị kele gị? Ọzọebube kị bụ Otito na nsọpụrụ dịrị gị, Eze dị lụ VERSE 4 Ịhụ na nwa Chineke kasị aka Obuluwa Chineke doo, ị meka

Download the sheet music

MEDLEY FOR OFFERTORY

MEDLEY FOR OFFERTORY

By Music Team SCAYC
Solfa
Igbo
4 pages
11 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want