MEDLEY FOR OFFERTORY - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
9 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Music Team SCAYC
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

MEDLEY FOR OFFERTORY by Music Team SCAYC — Lyrics

Ked' ihem g'enye Chineke ọma, nma nma zur' ahụ? Ked' ihem ga emere Chineke, Odogwu n'agha, ọbụ onye ga kọcha si nmeso ọma Chineke, nanị akụ ọma k'anyi ji bin n'iru Gị Chineke abụg tito. K'anyi bia Ezi Chukwu. Soro m ne to ya, ne to ya n'ọdị mma. Soro m tobe ya, n'ọdị mma ndị nke Chineke bia nụ. Agam akọr' ụmụ ihe Chukwu mere mụ n'ọdị egwu. Ịhụrụm n'anya Chineke karịcha. Mgbe m le m be kwu Gị, n'aga m'elegh'anya n'azụ. N'ime mkpa Chukwu eh! Ọ n'aga mụ, elegh'anya n'azụ mgbe m kpọkwuru Gị, okw'i zara mụ. Chineke onye dị ka Gị? Ezi Chukwu nna, ọ abụ otito kam g'eti we kele Chukwu nna mụ, abụ otito kam g'eti jaa gị nma. Ọ Chineke n'ị dị nma. Ebube gị dị ukwu, chet' ihe nile Chineke nna n'emere gị, nwanne m bia jaa ya mma. Bịa kele ya doo, chet' ọlụ nile Chineke nna n'alụlụ gị, eh bia jaa ya mma. Ị nụgo, kele ya, kele ya n'oge rugo. But' onyinye gị gaa n'Altar k'ị kele Chukwu. Chineke nna jagozi gị eh, bia jaa ya mma. Ị nụgo,
Read full lyrics

About MEDLEY FOR OFFERTORY

When it comes to the Offertory procession, a choir needs music that sustains a joyful, rhythmic momentum as the congregation brings their gifts to the altar. This "Medley for Offertory" does exactly that, weaving together three beloved Nigerian praise staples—"Sombochukwu," "Bia ja ya mma," and "Chineke onyeoma"—into one seamless, uplifting arrangement.

The medley opens with a reflection on God's goodness, asking what we could possibly give to the Almighty who fights our battles. As the tempo and energy build, it transitions into a vibrant call to praise, urging everyone to remember the great things the Father has done. By the time the choir reaches the final verses, the message is clear: we lift up our offerings in deep gratitude to the Creator of the world.

Arranged entirely in tonic sol-fa, this piece is a fantastic resource for choirs looking to keep the thanksgiving spirit alive without pausing between songs. It captures the very essence of a Nigerian Catholic Offertory—lively, deeply grateful, and full of communal joy.