Mary Turu Ime by Emmanuel Atuanya — Lyrics

Emmanuel Atuanya Igbo Marian Hymns Christmas Solfa notation

Full Lyrics

Mary turu ime mụta nwa nwoke nnwuka nnwa, Eze ka eze, eze elu, aha ya bụ Emmanuel, Aha ya bụ Messiah, Aha ya bụ Jesu Kristi. Chukwu dinso, eze ka eze ibiala. Ụmụ ụwa niile ṅụrịa n'a mụgo eze ụwa niile. Ihe niile, urukpuru nke eluigwe, Ụwa niile butenụ egwu, butenụ ogwe, Butenụ ụbọ, butenụ ekwe. Wekanụ ụda, wekanụ mkpọtọ mkpọ, Kụọrọ Jesu egwu ọhụrụ, egwu Christmas, Egwu e ji ure agba.

Download the sheet music

Mary Turu Ime

Mary Turu Ime

By Emmanuel Atuanya
Solfa
Igbo
3 pages
5 Downloads
Marian Hymns Christmas
0 0

More lyrics you may want