Full Lyrics
[CHORUS]
Leenu nwa aturu Chukwu
Leenu nwa aturu Chukwu
Onye n'ekpochapu njo n'uwa
Anyi nwere isi oma
Bu ndi akporo n'oriri a
Ahu n'obara Dinwenu
[VERSE 1]
Eukaristia
Achicha nri oma
Nri oma
Si n'elu igwe
Bata
Bata oh
Bata
Bata oh
[VERSE 2]
Ahu Kristi
Bu nri n'igwe
Nri oma
Ndi n'o n'ije
O g'abu
Ony'ahu g'abu
Onye agozi agozi
[VERSE 3]
Dinwenu
Kwuonu
So o kwuonu
N'eziokwu
M g'adi
N'obi m g'adiri ri