LEEM DINWENU (Ps 39) by Dorothy Ipere — Lyrics

Dorothy Ipere Igbo Responsorial Psalms Offertory Hymns Consecration Ordination Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Lee m O Dinwenu, A bịara m ime uche gị. VERSE 1 E chere m echere m Dinwenu, O were ntị hụlata n'ebe m nọ nụ mkpu akwa m. O tinyer' ukwe ọhụrụ n'ọnụ m, Otito nke Chukwu anyị. VERSE 2 Ị naghị arịọ aja m'ọbụ ihe nhunye, Ka m ntị gh'oghe. Ị naghị arịọ aja nsul'ọkụ n'ihe nchụaja, Kama lee m. VERSE 3 N'im' akwụkwọ e derela m, Tosiri im' iwu gị, Chineke m o. Iwu gị naatọ m ụtọ n'im' obi m o. VERSE 4 Ekwuputego m ikpe nkwụmọtọ gị, N'ihu nnukwu ọgbakọ. O nweghị mgbe m mechiri ọnụ m, Ị ma nke a O Dinwenu.

Download the sheet music

LEEM DINWENU (Ps 39)

LEEM DINWENU (Ps 39)

By Dorothy Ipere
Solfa
Igbo
1 page
6 Downloads
Responsorial Psalms Offertory Hymns Consecration Ordination Hymns
0 0

More lyrics you may want