Full Lyrics
SOPRANO SOLO
Lee! K'o si dị mma, Lee.
CHORUS
Lee nụ k'o si dị mma, ka o si dị mma
Dịkwa ụtọ nke ukwu, bụ mbikọ nke ụmụnne
Ọ bụ na ibikọ, ibikọ n'otu
Lee k'o si dị mma, lee nụ k'o si dị mma
Lee nụ k'o si dị mma, lee nụ k'o si dị mma
Ka o si dịkwa ụtọ nke ukwu
Bụ mbikọ nke ụmụnne, ọ bụ na ibikọ
Lee k'o si dị mma, bụ mbikọ ụmụnne
Lee k'o si dị mma, bụ mbikọ ụmụnne
Lee k'o si dị mma, bụ mbikọ ụmụnne
Lee, oh Lee, Lee
Lee k'o si dị mma, Lee, oh Lee
Lee k'o si dị mma
Ibikọ n'otu
Mma, ka o si dịkwa ụtọ nke ukwu
Bụ mbikọ nke ụmụnne
Dị mma, bụ mbikọ ụmụnne
Oh Lee, Lee
Lee ka o si dị mma
Lee k'o si dị mma, bụ mbikọ ụmụnne
Lee k'o si dị mma, dịkwa ụtọ nke ukwu
Dịkwa ụtọ nke ụmụnne
ACCAPELLA
Lee k'o si dị mma
Lee, oh Lee, nụ ka o si dị mma
Lee k'o si dị mma, Lee
Lee k'o si dị mma
Lee k'o si dị mma
Ka o si dị mma, bụ mbikọ nke ụmụnne
Mbikọ nke ụmụnne
Ọ bụla mbikọ nke ụmụnne
Ibikọ n'otu