Donite Obim by Marcel Nwolisa — Lyrics

Marcel Nwolisa Igbo Communion Hymns Prayer Hymns Benediction & Adoration Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Jesu m o, Jesu m o, donite obi m Ka m kwụdọ s'ike were naem' uche Gị Bata n'obi m achịchandụ Nna nọnyere m biko donite obi m o VERSE 1 Onye nwe m biko bata n'ime m Jesu Chukwu m o Biko hụrụ m n'anya VERSE 2 Bata nọnyere mu nsọ Jesu Chukwu m o Nna ka m wee kwụdọ s'ike VERSE 3 Obi m naachọ Gị Nna m Biko nọnyere m k'obi wee sie m ike VERSE 4 Nri mkpụrụobi m o, Nri nsọ achịchandụ Nri ndị ije, nri nzọpụta VERSE 5 Ọ naatọ m ụtọ Mgbe niile ị naabata n'im' obi m VERSE 6 Mee ka m dị mma Jesu Chukwu m o, donite m Gbanwoo nụ m o doo VERSE 7 Jesu donite m, Jesu donite m Jesu gbaghara m o

Download the sheet music

Donite Obim

Donite Obim

By Marcel Nwolisa
Solfa
Igbo
2 pages
3 Downloads
Communion Hymns Prayer Hymns Benediction & Adoration Hymns
0 0

More lyrics you may want