Full Lyrics
[CHORUS]
Kunienu k'anyi jenu rie
Kunite k'anyi jenu rie
Kunienu k'anyi jenu rie
Kunite k'anyi jenu rie
Kunienu k'anyi jenu rie
Kunite nụ ụmụnne m k'anyi jenu rie
Biko kunite nụ ụmụnne m k'anyi jee rie
Nụa, k'anyi je rie nụ
Nụa nụ, Ahụ n'ọbara Nwatụrụ Chukwu
Akụ nwere n'ime ya ihe uso nile
Oriri n'ọnụ nụ naenye ndụ ebighebi
Cheta n'ọ bụ Sacrament nke Eucharistia
[VERSE 2]
Lokene nụ ka o si bụl'uche Chukwu
Iwer' Onwe Ya mee' anyi nri
Nri nke ndụ ebebe
Lokene nụ ka o si bụl'uche Chukwu
Iwer' Onwe Ya mee r'anyi nri
Mee re anyi nri
Nri mkpụrụobi
Mee re anyi nri nke ndụ ebebe
[VERSE 3]
K'anyi sekpuere Dinwenu Kristi