Full Lyrics
[REFRAIN]
Detụ y'ọnụ k'anyi hụ k'o si atọ
Detụ y'ọnụ k'anyi hụ n'ọ dị ụtọ
Nara Kristi nri n'enye ndụ n'ezie
Rie Kristi mo k'anyi hụ n'ọ dị ụtọ
[VERSE]
Bịa nụ rie nụ arụ mo
Bịa nụ nụọ nụ ọbara mo
Nyọcha k'obụ eziokwu fụma tụpụ ị gaanata ya
Maka na ị nata ya n'etoghi eto
Ị natara ọnwụ, natara ikpe ọmụma
O riri anụ Kristi, ọ nụ nụ n'ezie ọbara ya
Nụ nụ Jesu m ezi onwe ya nri
Sị anyị rie, sị anyị nụọ
K'anyi nweta ndụ n'uju