Kristi Dinwenum Ukochukwu ebebe 13-Jun-2021 19-49-54(1) by Dede — Lyrics

Dede Igbo Ordination Hymns Communion Hymns Offertory Hymns Eucharistic songs Psalms Responsorial Psalms Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Kristi Dinwenu, ụkọchukwu ebebe Naehunye achịcha na mmanya Dịka Melkizedek. VERSE 1 Dinwenu gwara Nnam Ukwu, nọdụ ala n'aka nri m A ga m edote ndị iro gị n'okpuru ụkwụ gị. VERSE 2 Onyenweanyi g'esi na Zion zite mkpaaza nke ike gị Chịwa ọchịchị n'etiti ndị iro gị. VERSE 3 Eze site n'ụbọchị amụrụ gị n'elu ugwu dị nsọ Tupu chi efo esiri m n'afọ m mụta gị. VERSE 4 Onyenweanyi ṅụrụ n'iyi, Ọ maghegharị Ị bụ ụkọchukwu ebebe dịka Melkizedek Mgbe ochie.

Download the sheet music

Kristi Dinwenum Ukochukwu ebebe 13-Jun-2021 19-49-54(1)

Kristi Dinwenum Ukochukwu ebebe 13-Jun-2021 19-49-54(1)

By Dede
Solfa
Igbo
1 page
4 Downloads
Ordination Hymns Communion Hymns Offertory Hymns Eucharistic songs Psalms Responsorial Psalms
0 0

More lyrics you may want