Full Lyrics
REFRAIN
Kristi Dinwenu, Ụkọchukwu ebebe,
naehunye achịcha na mmanya, dị ka Melkizedek.
VERSE 1
Dinwenu gwara Nnam ukwu, nọdụ ala n'aka nri m,
Aga m edote ndị iro gị n'okpuru ụkwụ gị.
VERSE 2
Onye nwe anyị gaesi na Zayọn zite mkpọ eze nke ike gị,
Chịwa ọchịchị, n'etiti ndị iro gị.
VERSE 3
Eze, site n'ụbọchị a mụrụ gị, n'elu ugwu dị nsọ,
Tupu chi efo, esirim n'afọ m mụta gị.
VERSE 4
Onye nwe anyị ṅụrụ iyi, Ọ ma echegharị,
I bu Ụkọchukwu ebebe, dị ka Melkizedek, mgbe ochie.