Full Lyrics
REFRAIN
Christi Dinwenu, Ụkọchukwu ebebe
Ị naechunye achịcha
Na mmanya dịka Melkisedek.
VERSE 1
Dinwenu gwara Nnam ukwu
Nọdụ ala n'aka nri m
A gam edobe ndị iro gị
N'okpuru ukwu gị.
VERSE 2
Onyenwe anyị gaesi na Zion zite
Mkpọeze nke ike gị
Chiwa ọchịchị
N'etiti ndị iro gị.
VERSE 3
Eze site n'ụbọchị amụrụ gị
N'elu igwe dị nsọ
Tupu chi efo
Esiri m n'afọ mụta gị.
VERSE 4
Onyenwe anyị ṅụrụ iyi
Ọ ma echegharị
Ị bụ ụkọchukwu ebebe
Dịka Melkisedek mgbe ochie.