Kiriide Nwaturu Chineke (Behold the Lamb of God) by ron Uzoukwu — Lyrics

ron Uzoukwu Igbo Communion Hymns Eucharistic songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Kiriide o, Nwaturu Chineke Onye shi n'igwe bia we re onwe ya nye maka anyi CHORUS Kiriide Nwaturu Chineke N'udi echicha na mee Eja n'onwe ya O n'eku anyi K'anyi so nyere ya n'eja nu di nso Nyere ya n'eja nu di nso VERSE 1 Eja nke ezi n'obara Kristi n'elu obe Bu maka mu na gi Anya mmiri gbaree n'elu obe Ka o nji rida ririo maka mu na gi VERSE 2 I gaeji fushigha ihu zere ya Ebe o huru gi n'anya nwuo maka gi Ma hapuru anyi Yukaristia I gaaju zi ya kita VERSE 3 O bu sita n'obara Kristi Ka ndi njo gaeji nwee ndu ohuru Otutu mkpuru obi gaenwe mgbaghaputa nke ndu Sita n'ezi Kristi k'anyi gaenwe Anyi gaenwe mgbaghaputa nke njo

Download the sheet music

Kiriide Nwaturu Chineke (Behold the Lamb of God)

Kiriide Nwaturu Chineke (Behold the Lamb of God)

By ron Uzoukwu
Solfa
Igbo
2 pages
4 Downloads
Communion Hymns Eucharistic songs Hymns
0 0

More lyrics you may want