KIRIIDE NWATURU CHINEKE by ron Uzoukwu — Lyrics

ron Uzoukwu Igbo Communion Hymns FILM Songs FILM 2023 Agnus Dei (Lamb of God) Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Kiriide o, nwaturu Chineke onye shi n'igwe bia were onwe ye nye maka anyi CHORUS Kiriide Nwaturu Chineke n'udi echicha na mee eja n'onwe eye O n'ekua nyi O n'ekua nyi k'anyi so nyeree n'ejanu du nso. VERSE 1 Eja nk'ezhi n'obara Kristi n'enuobe bu maka mu na gu eya miri gbaree n'enuobe k'oji rio'aririo maka mu na gu. VERSE 2 Ndioto i g'eji fushizhia'iso uzo eye ebe'o huru gu n'e ya nwu'onwu maka gu ma hafu ru'anyi Yukaristia I gaajuzhi ya kita. O bu VERSE 3 O bu shita n'obara Kriti ka ndu njo ga'ezhi nwee ndu ohuru shita n'ezhi Kristi otutu mkpuru'obi ga'enwe mgba futa nke njo.

Download the sheet music

KIRIIDE NWATURU CHINEKE

KIRIIDE NWATURU CHINEKE

By ron Uzoukwu
Staff & Solfa
Igbo
5 pages
4 Downloads
Communion Hymns FILM Songs FILM 2023 Agnus Dei (Lamb of God) Hymns
0 0

More lyrics you may want