K'anyi Jemanu by Okyarichukwu Ikenna (aka OBIE) — Lyrics

Okyarichukwu Ikenna (aka OBIE) Igbo Offertory Hymns Penitential Rite / Kyrie Lenten Hymns Prayer Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS K'anyi jemanu rịọ Chukwu K'anyi jemanu rịọ Chukwu Onye nwanyọ Chineke Chukwu Onye nwanyọ Chineke Chukwu Anyị abịala, k'anyi gbu kpere n'ihu Gị Anyị abịala O Nna, k'anyi gbu kpere n'ihu Gị VERSE 1 Chineke biko Rịọ Gị arịrịọ Maka mmehie njọ anyị mere megide Gị Maka mmehie njọ anyị mere megide Gị Aja Missa dị nsọ ka anyị ji arịọ Gị VERSE 2 Chineke biko Ụmụ Gị agbakọla Nna n'ihu Gị Dị ka ịhụnanya siri dị, ya ka m kpayisiri dị Dị ka ịhụnanya siri dị, ya ka m kpayisiri dị Nna VERSE 3 Nna biko Nna ekela anyị, echela anyị na njọ anyị Nna ekela anyị, echela anyị na njọ anyị Onye obi ọma Zanụ anyị o Zanụ anyị o

Download the sheet music

K'anyi Jemanu

K'anyi Jemanu

By Okyarichukwu Ikenna (a...
Solfa
Igbo
2 pages
1 Downloads
Offertory Hymns Penitential Rite / Kyrie Lenten Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want