Ka Anyi Toonu Chineke by Chidi Zeigwe — Lyrics

Chidi Zeigwe Igbo Entrance songs Hymns Wedding Hymns Celebrations Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ụwa nile zukọta nụ, Ụwa nile zukọta nụ, Mba nile k'anyị jee n'ụlọ nsọ Jiri mkpu ọñụ nye Chineke otito. VERSE 1 K'anyị jee n'ụlọ nsọ kele Chukwu Onye kere anyị, Onyenweanyị, n'ihi na anyị bụ ndị nke ya, Anyị bụkwa igwe atụrụ ya. VERSE 2 K'anyị were 'kele baa n'ọnụzọ ama ya, Wer' ukw' otito baa n'ogige ya nile. K'anyị kelenụ ya, k'anyị gọzikwa 'ha ya. VERSE 3 N'ihina Onyenweanyị dị mma, Ịhụnanya ya naadị ebebe, Ntụkwasị obi ya naadịgide, Bido na ndụdụga ndụ ruo na ndụdụgandụ.

Download the sheet music

Ka Anyi Toonu Chineke

Ka Anyi Toonu Chineke

By Chidi Zeigwe
Solfa
Igbo
2 pages
3 Downloads
Entrance songs Hymns Wedding Hymns Celebrations
0 0

More lyrics you may want