KA-ANYI JEE N'ALTAR by Peter Egbo — Lyrics

Peter Egbo Igbo Communion Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Kunienu k'anyi jee n'Altar Chineke K'anyi jee naranu Ahu Jesu n'Obara ya Nri ndi oma n'enye ndu Chukwu kwadooro ndi huru ya n'anya VERSE 1 Onye g'anata Jesu g'abu onye di ocha Onye aka ya kwu oto Onye ebughi njo n'obi Onye ihe ya n'aso Chukwu VERSE 2 Dinwenu kwuru si "Ahu m bu ihe oriri ezie Obara m bu ihe onunu" K'anyi jee n'Altar nara ya K'anyi jee naranu Dinwenu VERSE 3 Onye bu njo n'obi anatakwala Jesu N'oriri di nso Choba Chineke dozie ndu gi N'ihi na onye bu njo n'obi nara Dinwenu Otufuela ndu nar' onwu VERSE 4 Ahu na Obara Jesu bu ihe di ok'onu I nata ya Jesu biri n'ime gi Ihe nile ezusiwoo Ke anuri bu nke gi VERSE 5 Jesu bia biri n'ime m Oseburuwa biko bia biri n'ime m Chukwu Nna doo m nso Oseburuwa biko bia biri n'ime m

Download the sheet music

KA-ANYI JEE N'ALTAR

KA-ANYI JEE N'ALTAR

By Peter Egbo
Solfa
Igbo
3 pages
6 Downloads
Communion Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want