Full Lyrics
[CHORUS]
Alleluia Ọ biliwo, Ọ biliwo
Jesu akpọgburu n'elu obe, Onye mmeri
Alleluia Ọ biliwo, Ọ biliwo
Jesu akpọgburu n'elu obe, Onye mmeri
N'ụz'ụtụtụ ka ụmụnwanyị jere n'ili
ite ude n'ahụ Jesu
gbadata n'ili, gbadata n'ili
wee sị ha na Ọ biliwo
[VERSE 2]
Mary n'ebakwa na achọ ahụ Jesu
Mary n'eti nkpu n'ili Jesu
Mary n'awughari e b'emiri Jesu
Ọ zutere Sinwenu
[TENOR & BASS]
Mary emetụkwana m'aka n'ihi na
akakom wee jekwuru Nna M
Gabazina gwa ụmụazụ M ka ha gaba na Galilee
ebe ahụ kam g'anọ gosi onwe M n'uju.
[MOLTO MOSSO]
Alleluia Onye mmeri Ọ biliwo
Kristi Onye mmeri Ọ biliwo
Tobenu Chineke
Ọ bụ Dike n'agha
Odogwu akataaka
Ọ meriri ekwensu
Ọ meriri ọnwụ
Ọ meriri n'ike ọnwụnwa
Mary ahụgo Ya
Peter ahụgo Ya
Thomas ekwelugo
Ndị ụmụazụ hụrụ Ya
Ndị Muọzi n'ekwu
k'anyị ṅụrịbanụ.